Ụra na-atụ m nke ọjọọ ya.
Ọ fọdụrụ otu awa ka ọgbakọ anyị na ndị nwe app a bido.
Chukwu nyere m aka, ka m mụrụ anya rue elekere iri nke abalị a.
9:03 PM · 27 Nov 2026 · 23 Views
My dear my Igbo is not strong like yours, I am finding it difficult to read and understand what you wrote but I believe is something good and fun.